Qari
Murottal Audio
لِاِيْلٰفِ قُرَيْشٍۙ
li'īlāfi quraisy(in).
N'ihi omenala nke ndị Quraysh,
اٖلٰفِهِمْ رِحْلَةَ الشِّتَاۤءِ وَالصَّيْفِۚ
´lāfihim riḥlatasy-syitā'i waṣ-ṣaif(i).
(ya bụ) àgwà ha nke ịgagharị n'oge oyi na n'oge ọkọchị.
فَلْيَعْبُدُوْا رَبَّ هٰذَا الْبَيْتِۙ
falya‘budū rabba hāżal-bait(i).
Ya mere, ka ha fee Onyenwe anyị (onye nwe ụlọ a) (Ka'aba) ofufe.
الَّذِيْٓ اَطْعَمَهُمْ مِّنْ جُوْعٍ ەۙ وَّاٰمَنَهُمْ مِّنْ خَوْفٍ ࣖ
allażī aṭ‘amahum min jū‘(in), wa āmanahum min khauf(in).
onye nyere ha nri iji belata agụụ ma chebe ha pụọ n'ụjọ.