Banye n'Islam, pịa ebe a
ISLAM AL-HAQ: QURAN & HADITH
(Ezi Islam)

Q.S Al-Fil (اَلْفِيل) - 5 Ọnụọgụ Amaokwu

(Enyí)

Qari

Murottal Audio

1

اَلَمْ تَرَ كَيْفَ فَعَلَ رَبُّكَ بِاَصْحٰبِ الْفِيْلِۗ

alam tara kaifa fa‘ala rabbuka bi'aṣḥābil-fīl(i).

Ị hụbeghị otú Onyenwe gị si mesoo ndị agha enyí ihe?


2

اَلَمْ يَجْعَلْ كَيْدَهُمْ فِيْ تَضْلِيْلٍۙ

alam yaj‘al kaidahum fī taḍlīl(in).

Ò meghị ka aghụghọ ha ghara ịba uru?


3

وَّاَرْسَلَ عَلَيْهِمْ طَيْرًا اَبَابِيْلَۙ

wa arsala ‘alaihim ṭairan abābīl(a).

O zipụkwara ìgwè nnụnụ n'elu ha.


4

تَرْمِيْهِمْ بِحِجَارَةٍ مِّنْ سِجِّيْلٍۙ

tarmīhim biḥijāratim min sijjīl(in).

onye tụbara ha nkume ụrọ e ji ụrọ kpụọ.


5

فَجَعَلَهُمْ كَعَصْفٍ مَّأْكُوْلٍ ࣖ

fa ja‘alahum ka‘aṣfim ma'kūl(in).

nke mere na O mere ha ka ha dị ka akwụkwọ a na-eri (ikpuru).