Banye n'Islam, pịa ebe a
ISLAM AL-HAQ: QURAN & HADITH
(Ezi Islam)



Isiokwu - Makan dan Minum Makanan Undangan makan Hak orang lain pada makanan Hak orang miskin pada makanan
Nsonaazụ ọchụchọ amaokwu :
Ngụkọta amaokwu : 4
44
Q.S Al-Muddathhir (74:44)

وَلَمْ نَكُ نُطْعِمُ الْمِسْكِيْنَۙ

wa lam naku nuṭ‘imul-miskīn(a).

anyị (kwa) anaghị enye ndị ogbenye nri,


8
Q.S Al-Insan (76:8)

وَيُطْعِمُوْنَ الطَّعَامَ عَلٰى حُبِّهٖ مِسْكِيْنًا وَّيَتِيْمًا وَّاَسِيْرًا

wa yuṭ‘imūnaṭ-ṭa‘āma ‘alā ḥubbihī miskīnaw wa yatīmaw wa asīrā(n).

Ha na-enyekwa ndị ogbenye, ụmụ mgbei na ndị a dọọrọ n'agha nri ha na-amasị.


18
Q.S Al-Fajr (89:18)

وَلَا تَحٰۤضُّوْنَ عَلٰى طَعَامِ الْمِسْكِيْنِۙ

wa lā taḥāḍḍūna ‘alā ṭa‘āmil-miskīn(i).

unu anaghịkwa agba ibe unu ume ka ha nye ndị ogbenye nri.


16
Q.S Al-Balad (90:16)

اَوْ مِسْكِيْنًا ذَا مَتْرَبَةٍۗ

au miskīnan żā matrabah(tin).

ma ọ bụ ndị ogbenye nke ukwuu.