وَّبُسَّتِ الْجِبَالُ بَسًّاۙ
wa bussatil-jibālu bassā(n).
ugwu ndị ahụ bibiri ruo n'ókè kachasị elu,
فَكَانَتْ هَبَاۤءً مُّنْۢبَثًّاۙ
fa kānat habā'am mumbaṡṡā(n).
mgbe ahụ ọ na-aghọ uzuzu na-efe efe,
يَوْمَ تَرْجُفُ الْاَرْضُ وَالْجِبَالُ وَكَانَتِ الْجِبَالُ كَثِيْبًا مَّهِيْلًا
yauma tarjuful-arḍu wal-jibālu wa kānatil-jibālu kaṡībam mahīlā(n).
(Cheta) ụbọchị mgbe ụwa na ugwu ga-ama jijiji nke ukwuu, ha ga-adịkwa ka obo ájá a wụsara n'elu ya.
وَّسُيِّرَتِ الْجِبَالُ فَكَانَتْ سَرَابًاۗ
wa suyyiratil-jibālu fa kānat sarābā(n).
ugwu ndị ahụ gbapụrụ wee ghọọ ihe ijuanya.
يَوْمَ يَكُوْنُ النَّاسُ كَالْفَرَاشِ الْمَبْثُوْثِۙ
yauma yakūnun-nāsu kal-farāsyil-mabṡūṡ(i).
N'ụbọchị ahụ, ụmụ mmadụ ga-adị ka ụmụ ahụhụ na-efe efe,
وَتَكُوْنُ الْجِبَالُ كَالْعِهْنِ الْمَنْفُوْشِۗ
wa takūnul-jibālu kal-‘ihnil-manfūsy(i).
ugwu ndị ahụ dịkwa ka ábụ́bà ndị a gbasasịrị agbasasị.