يٰٓاَيُّهَا الَّذِيْنَ اٰمَنُوا اجْتَنِبُوْا كَثِيْرًا مِّنَ الظَّنِّۖ اِنَّ بَعْضَ الظَّنِّ اِثْمٌ وَّلَا تَجَسَّسُوْا وَلَا يَغْتَبْ بَّعْضُكُمْ بَعْضًاۗ اَيُحِبُّ اَحَدُكُمْ اَنْ يَّأْكُلَ لَحْمَ اَخِيْهِ مَيْتًا فَكَرِهْتُمُوْهُۗ وَاتَّقُوا اللّٰهَ ۗاِنَّ اللّٰهَ تَوَّابٌ رَّحِيْمٌ
yā ayyuhal-lażīna āmanujtanibū kaṡīram minaẓ-ẓann(i), inna ba‘daẓ-ẓanni iṡmuw wa lā tajassasū wa lā yagtab ba‘ḍukum ba‘ḍā(n), ayuḥibbu aḥadukum ay ya'kula laḥma akhīhi maitan fa karihtumūh(u), wattaqullāh(a), innallāha tawwābur raḥīm(un).
Unu ndị kwere ekwe! Zerenụ ọtụtụ ajọ mbunobi, n'eziokwu, ụfọdụ ajọ mbunobi bụ mmehie, unu ahụkwala mmejọ n'ebe ndị ọzọ nọ, unu ekwekwala ka onye ọ bụla n'ime unu gbaa asịrị gbasara ndị ọzọ. Ò nwere onye n'ime unu na-achọ iri anụ ahụ nwanne ya nwụrụ anwụ? N'ezie, unu na-enwe mwute. Tụọkwanụ egwu Allah, n'ezie Allah bụ Onye Kachasị Nnabata Nchegharị, Onye Kachasị Ebere.
هَمَّازٍ مَّشَّاۤءٍۢ بِنَمِيْمٍۙ
hammāzim masysyā'im binamīm(in).
na-enwe mmasị ịkatọ, onye na-agbasa okwu nkwutọ nke ukwuu,