مَا كَانَ لِلنَّبِيِّ وَالَّذِيْنَ اٰمَنُوْٓا اَنْ يَّسْتَغْفِرُوْا لِلْمُشْرِكِيْنَ وَلَوْ كَانُوْٓا اُولِيْ قُرْبٰى مِنْۢ بَعْدِ مَا تَبَيَّنَ لَهُمْ اَنَّهُمْ اَصْحٰبُ الْجَحِيْمِ
mā kāna lin-nabiyyi wal-lażīna āmanū ay yastagfirū lil-musyrikīna wa lau kānū ulī qurbā mim ba‘di mā tabayyana lahum annahum aṣḥābul-jaḥīm(i).
O kwesịghị ka onye amụma na ndị kwere ekwe rịọ mgbaghara (n'aka Allah) maka ndị na-ekpere arụsị, ọ bụrụgodị na ha bụ ndị ikwu ha, mgbe o doro ha anya na ndị na-ekpere arụsị bụ ndị bi na ọkụ ala mmụọ.
مَنِ اهْتَدٰى فَاِنَّمَا يَهْتَدِيْ لِنَفْسِهٖۚ وَمَنْ ضَلَّ فَاِنَّمَا يَضِلُّ عَلَيْهَاۗ وَلَا تَزِرُ وَازِرَةٌ وِّزْرَ اُخْرٰىۗ وَمَا كُنَّا مُعَذِّبِيْنَ حَتّٰى نَبْعَثَ رَسُوْلًا
manihtadā fa innamā yahtadī linafsih(ī), wa man ḍalla fa innamā yaḍillu ‘alaihā, wa lā taziru wāziratuw wizra ukhrā, wa mā kunnā mu‘ażżibīna ḥattā nab‘aṡa rasūlā(n).
Onye ọ bụla mere ihe dịka nduzi (Allah) si dị, n'ezie ọ bụ maka nchekwa nke ya; onye ọ bụla kpafuru akpafu, ezigbo mfu ahụ bụ maka onwe ya. Onye mmehie enweghịkwa ike ibu mmehie nke onye ọzọ, mana anyị agaghị ata ya ahụhụ ruo mgbe anyị zigara onye ozi.