وَاِنْ كَادُوْا لَيَفْتِنُوْنَكَ عَنِ الَّذِيْٓ اَوْحَيْنَآ اِلَيْكَ لِتَفْتَرِيَ عَلَيْنَا غَيْرَهٗۖ وَاِذًا لَّاتَّخَذُوْكَ خَلِيْلًا
wa in kādū layaftinūnaka ‘anil-lażī auḥainā ilaika litaftariya ‘alainā gairah(ū), wa iżal lattakhażūka khalīlā(n).
Ha fọrọ nke nta ka ha chụpụ gị (Muhammad) n'ihe anyị kpugheere gị, ka i wee chepụta ihe ọzọ megide anyị; ọ bụrụkwa otú ahụ, ha ga-eme gị ezigbo enyi.
وَلَوْلَآ اَنْ ثَبَّتْنٰكَ لَقَدْ كِدْتَّ تَرْكَنُ اِلَيْهِمْ شَيْـًٔا قَلِيْلًا ۙ
wa lau lā an ṡabbatnāka laqad kitta tarkanu ilaihim syai'an qalīlā(n).
Ọ bụrụ na anyị emebeghị ka obi gị sie ike, ọ ga-afọ obere ka ị dabere na ha.
اِذًا لَّاَذَقْنٰكَ ضِعْفَ الْحَيٰوةِ وَضِعْفَ الْمَمَاتِ ثُمَّ لَا تَجِدُ لَكَ عَلَيْنَا نَصِيْرًا
iżal-la'ażaqnāka ḍi‘fal-ḥayāti wa ḍi‘fal-mamāti ṡumma lā tajidu laka ‘alainā naṣīrā(n).
Ọ bụrụ otu a, n'ezie anyị ga-enye gị ntaramahụhụ okpukpu abụọ n'ụwa a na okpukpu abụọ nke ọnwụ mgbe ị nwụsịrị, ị gaghịkwa enwe onye enyemaka ọ bụla megide anyị.