6
Q.S Al-Insan (76:6)
عَيْنًا يَّشْرَبُ بِهَا عِبَادُ اللّٰهِ يُفَجِّرُوْنَهَا تَفْجِيْرًا
‘ainay yasyrabu bihā ‘ibādullāhi yufajjirūnahā tafjīrā(n).
(ya bụ) isi iyi (n'ime Paradaịs) nke ndị ohu Chineke na-aṅụ mmiri na nke ha nwere ike isi na ya pụta n'ụzọ kacha mma.
1
Q.S Al-Kawthar (108:1)
اِنَّآ اَعْطَيْنٰكَ الْكَوْثَرَۗ
innā a‘ṭainākal-kauṡar(a).
N'ezie, anyị enyela gị (Muhammad) ọtụtụ ngọzi.