وَلَا تَدْعُ مَعَ اللّٰهِ اِلٰهًا اٰخَرَۘ لَآ اِلٰهَ اِلَّا هُوَۗ كُلُّ شَيْءٍ هَالِكٌ اِلَّا وَجْهَهٗ ۗ لَهُ الْحُكْمُ وَاِلَيْهِ تُرْجَعُوْنَ ࣖ
wa lā tad‘u ma‘allāhi ilāhan ākhar(a), lā ilāha illā huw(a), kullu syai'in hālikun illā wajhah(ū), lahul-ḥukmu wa ilaihi turja‘ūn(a).
Unu efekwala chi ndị ọzọ ma e wezụga Allah. Ọ dịghị chi (onye nwere ikike ife ofufe) ma e wezụga Ya. Ihe niile ga-ala n'iyi, ma e wezụga Allah. Mkpebi niile bụ ikike Ya, naanị Ya ka a ga-alọghachi gị.
اِنَّكَ مَيِّتٌ وَّاِنَّهُمْ مَّيِّتُوْنَ ۖ
innaka mayyituw wa innahum mayyitūn(a).
N'ezie, gị (Muhammad) ga-anwụkwa, ha ga-anwụkwa (kwa).
كُلُّ مَنْ عَلَيْهَا فَانٍۖ
kullu man ‘alaihā fān(in).
Ihe niile dị n'ụwa ga-ala n'iyi,
وَّيَبْقٰى وَجْهُ رَبِّكَ ذُو الْجَلٰلِ وَالْاِكْرَامِۚ
wa yabqā wajhu rabbika żul-jalāli wal-ikrām(i).
mana ihu Onyenwe gị nke nwere ịdị ukwuu na otuto na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.