17
Q.S Al-Layl (92:17)
وَسَيُجَنَّبُهَا الْاَتْقَىۙ
wa sayujannabuhal-atqā.
A ga-echekwa onye kacha nwee nsọpụrụ n'ime ya pụọ na ya (ọkụ ala mmụọ).
18
Q.S Al-Layl (92:18)
الَّذِيْ يُؤْتِيْ مَالَهٗ يَتَزَكّٰىۚ
allażī yu'tī mālahū yatazakkā.
onye na-emefu akụ ya (n'ụzọ Allah) iji mee ka ọ dị ọcha (onwe ya),
19
Q.S Al-Layl (92:19)
وَمَا لِاَحَدٍ عِنْدَهٗ مِنْ نِّعْمَةٍ تُجْزٰىٓۙ
wa mā li'aḥadin ‘indahū min ni‘matin tujzā.
ọ dịghịkwa onye nyere ya amara nke ọ ga-akwụghachi.
20
Q.S Al-Layl (92:20)
اِلَّا ابْتِغَاۤءَ وَجْهِ رَبِّهِ الْاَعْلٰىۚ
illabtigā'a wajhi rabbihil-a‘lā.
mana (o nyere ya naanị ya) n'ihi na ọ chọrọ ihe ga-atọ Chineke ya kacha elu ụtọ.
21
Q.S Al-Layl (92:21)
وَلَسَوْفَ يَرْضٰى ࣖ
wa lasaufa yarḍā.
Ma n'ezie n'ọdịnihu ọ ga-enweta obi ụtọ zuru oke.