يٰٓاَيُّهَا الَّذِيْنَ اٰمَنُوْا لَا تَتَّخِذُوْا عَدُوِّيْ وَعَدُوَّكُمْ اَوْلِيَاۤءَ تُلْقُوْنَ اِلَيْهِمْ بِالْمَوَدَّةِ وَقَدْ كَفَرُوْا بِمَا جَاۤءَكُمْ مِّنَ الْحَقِّۚ يُخْرِجُوْنَ الرَّسُوْلَ وَاِيَّاكُمْ اَنْ تُؤْمِنُوْا بِاللّٰهِ رَبِّكُمْۗ اِنْ كُنْتُمْ خَرَجْتُمْ جِهَادًا فِيْ سَبِيْلِيْ وَابْتِغَاۤءَ مَرْضَاتِيْ تُسِرُّوْنَ اِلَيْهِمْ بِالْمَوَدَّةِ وَاَنَا۠ اَعْلَمُ بِمَآ اَخْفَيْتُمْ وَمَآ اَعْلَنْتُمْۗ وَمَنْ يَّفْعَلْهُ مِنْكُمْ فَقَدْ ضَلَّ سَوَاۤءَ السَّبِيْلِ
yā ayyuhal-lażīna āmanū lā tattakhiżū ‘aduwwī wa ‘aduwwakum auliyā'a tulqūna ilaihim bil-mawaddati wa qad kafarū bimā jā'akum minal-ḥaqq(i), yukhrijūnar-rasūla wa iyyākum an tu'minū billāhi rabbikum, in kuntum kharajtum jihādan fī sabīlī wabtigā'a marḍātī tusirrūna ilaihim bil-mawaddah(ti), wa ana a‘lamu bimā akhfaitum wa mā a‘lantum, wa may yaf‘alhu minkum faqad ḍalla sawā'as-sabīl(i).
Unu ndị kwere ekwe! Unu emela ndị iro m na ndị iro unu ndị enyi kwesịrị ntụkwasị obi ka unu wee gwa ha (ozi Muhammad), n'ihi ọmịiko; ọ bụ ezie na ha agọnahụla eziokwu e zigara unu. Ha chụpụrụ onye ozi ahụ na unu onwe unu n'ihi na unu kwere na Allah, Onyenwe unu. Ọ bụrụ na unu apụọ n'ezie ịgba mbọ maka ụzọ m ma chọọ ihe ụtọ m (emela nke ahụ). Unu na-agwa ha (akụkọ Muhammad) n'ụzọ nzuzo, n'ihi ọmịiko, m makwaara ihe unu zoro na ihe unu na-ekpughe. Onye ọ bụla n'ime unu mere otú ahụ, n'ezie, o si n'ụzọ ziri ezi pụọ.