224
Q.S Ash-Shu'ara (26:224)
وَالشُّعَرَاۤءُ يَتَّبِعُهُمُ الْغَاوٗنَ ۗ
wasy-syu‘arā'u yattabi‘uhumul-gāwūn(a).
Ndị mmadụ na-eduhie eduhie sokwara ndị na-ede uri ahụ.
225
Q.S Ash-Shu'ara (26:225)
اَلَمْ تَرَ اَنَّهُمْ فِيْ كُلِّ وَادٍ يَّهِيْمُوْنَ ۙ
alam tara annahum fī kulli wādiy yahīmūn(a).
Ị hụghị na ha na-awagharị n'ime ndagwurugwu niile,
226
Q.S Ash-Shu'ara (26:226)
وَاَنَّهُمْ يَقُوْلُوْنَ مَا لَا يَفْعَلُوْنَ ۙ
wa annahum yaqūlūna mā lā yaf‘alūn(a).
nakwa na ha na-ekwu ihe ha onwe ha na-anaghị eme?