24
Q.S Ibrahim (14:24)
اَلَمْ تَرَ كَيْفَ ضَرَبَ اللّٰهُ مَثَلًا كَلِمَةً طَيِّبَةً كَشَجَرَةٍ طَيِّبَةٍ اَصْلُهَا ثَابِتٌ وَّفَرْعُهَا فِى السَّمَاۤءِۙ
alam tara kaifa ḍaraballāhu maṡalan kalimatan ṭayyibatan kasyajaratin ṭayyibatin aṣluhā ṡābituw wa far‘uhā fis-samā'(i).
Ị hụbeghị otú Chineke si atụ ihe atụ nke okwu ọma dị ka osisi ọma, mgbọrọgwụ ya siri ike ma alaka ya dịkwa n'eluigwe?
26
Q.S Ibrahim (14:26)
وَمَثَلُ كَلِمَةٍ خَبِيْثَةٍ كَشَجَرَةٍ خَبِيْثَةِ ِۨاجْتُثَّتْ مِنْ فَوْقِ الْاَرْضِ مَا لَهَا مِنْ قَرَارٍ
wa maṡalu kalimatin khabīṡatin kasyajaratin khabīṡatinijtuṡṡat min fauqil-arḍi mā lahā min qarār(in).
Ihe atụ nke okwu ọjọọ dị ka osisi ọjọọ, nke mgbọrọgwụ ya agbapụworo n'elu ụwa; ọ pụghị iguzo (kwụ ọtọ) ma ọlị.