120
Q.S Hood (11:120)
وَكُلًّا نَّقُصُّ عَلَيْكَ مِنْ اَنْۢبَاۤءِ الرُّسُلِ مَا نُثَبِّتُ بِهٖ فُؤَادَكَ وَجَاۤءَكَ فِيْ هٰذِهِ الْحَقُّ وَمَوْعِظَةٌ وَّذِكْرٰى لِلْمُؤْمِنِيْنَ
wa kullan naquṣṣu ‘alaika min ambā'ir-rusuli mā nuṡabbitu bihī fu'ādaka wa jā'aka fī hāżihil-ḥaqqu wa mau‘iẓatuw wa żikrā lil-mu'minīn(a).
Akụkọ niile nke ndị ozi, anyị na-akọkwara gị (Muhammad), ka anyị wee jiri akụkọ ndị ahụ mee ka obi gị sie ike; e nyewokwa unu eziokwu, ndụmọdụ na ịdọ aka ná ntị n'ime ya maka ndị kwere ekwe.