وَالَّذِيْنَ اتَّخَذُوْا مَسْجِدًا ضِرَارًا وَّكُفْرًا وَّتَفْرِيْقًاۢ بَيْنَ الْمُؤْمِنِيْنَ وَاِرْصَادًا لِّمَنْ حَارَبَ اللّٰهَ وَرَسُوْلَهٗ مِنْ قَبْلُ ۗوَلَيَحْلِفُنَّ اِنْ اَرَدْنَآ اِلَّا الْحُسْنٰىۗ وَاللّٰهُ يَشْهَدُ اِنَّهُمْ لَكٰذِبُوْنَ
wal-lażīnattakhażū masjidan ḍirāraw wa kufraw wa tafrīqam bainal-mu'minīna wa irṣādal liman ḥāraballāha wa rasūlahū min qabl(u), wa layaḥlifunna in aradnā illal-ḥusnā, wallāhu yasyhadu innahum lakāżibūn(a).
Ma (n'etiti ndị ihu abụọ) ụfọdụ na-ewu ụlọ alakụba iji merụọ ndị kwere ekwe ahụ, maka ekweghị ekwe na ịkpaghasị n'etiti ndị kwere ekwe, na ichere ọbịbịa nke ndị lụrụ ọgụ megide Allah na onye ozi Ya ogologo oge gara aga. Ha na-aṅụ iyi n'ezie, sị, "Anyị na-ezube naanị ihe ọma." Allah na-agbakwa akaebe na ha bụ ndị ụgha (n'iyi ha).