مَآ اَفَاۤءَ اللّٰهُ عَلٰى رَسُوْلِهٖ مِنْ اَهْلِ الْقُرٰى فَلِلّٰهِ وَلِلرَّسُوْلِ وَلِذِى الْقُرْبٰى وَالْيَتٰمٰى وَالْمَسٰكِيْنِ وَابْنِ السَّبِيْلِۙ كَيْ لَا يَكُوْنَ دُوْلَةً ۢ بَيْنَ الْاَغْنِيَاۤءِ مِنْكُمْۗ وَمَآ اٰتٰىكُمُ الرَّسُوْلُ فَخُذُوْهُ وَمَا نَهٰىكُمْ عَنْهُ فَانْتَهُوْاۚ وَاتَّقُوا اللّٰهَ ۗاِنَّ اللّٰهَ شَدِيْدُ الْعِقَابِۘ
mā afā'allāhu ‘alā rasūlihī min ahlil-qurā fa lillāhi wa lir-rasūli wa liżil-qurbā wal-yatāmā wal-masākīni wabnis-sabīl(i), kailā yakūna dūlatam bainal-agniyā'i minkum, wa mā ātākumur-rasūlu fa khużūhu wa mā nahākum ‘anhu fantahū, wattaqullāh(a), innallāha syadīdul-‘iqāb(i).
Akụ̀ na ụba e zuru (fai') nke sitere n'aka ndị Allah nyere Onye-ozi Ya (onye si n'ebe) ndị bi na mba dị iche iche, bụ maka Allah, Onye-ozi, ndị ikwu (Rasuul), ụmụ mgbei, ndị ogbenye na ndị nọ na njem, ka akụ ahụ ghara ịgbasa naanị n'etiti ndị ọgaranya n'etiti unu. Ihe ọ bụla Onye-ozi nyere unu, nabata ya. Ihe ọ bụla o machibidoro unu, hapụnụ ya. Tụọkwanụ egwu Allah. N'ezie, Allah siri oke ike n'inye ntaramahụhụ.