68
Q.S Al-An'am (6:68)
وَاِذَا رَاَيْتَ الَّذِيْنَ يَخُوْضُوْنَ فِيْٓ اٰيٰتِنَا فَاَعْرِضْ عَنْهُمْ حَتّٰى يَخُوْضُوْا فِيْ حَدِيْثٍ غَيْرِهٖۗ وَاِمَّا يُنْسِيَنَّكَ الشَّيْطٰنُ فَلَا تَقْعُدْ بَعْدَ الذِّكْرٰى مَعَ الْقَوْمِ الظّٰلِمِيْنَ
wa iżā ra'aital-lażīna yakhūḍūna fī āyātinā fa a‘riḍ ‘anhum ḥattā yakhūḍū fī ḥadīṡin gairih(ī), wa immā yunsiyannakasy-syaiṭānu falā taq‘ud ba‘daż-żikrā ma‘al-qaumiẓ-ẓālimīn(a).
Ọ bụrụ na ị hụ ndị mmadụ ka ha na-akwa amaokwu Anyị emo, hapụ ha ruo mgbe ha ga-aga n'ihu na mkparịta ụka ọzọ. Ọ bụrụkwa na Setan emee ka i chefuo (mmachibido iwu a), mgbe ị chetara ọzọ, anọkwala na ndị na-eme ihe ọjọọ.