87
Q.S Meri (19:87)
لَا يَمْلِكُوْنَ الشَّفَاعَةَ اِلَّا مَنِ اتَّخَذَ عِنْدَ الرَّحْمٰنِ عَهْدًا ۘ
lā yamlikūnasy-syafā‘ata illā manittakhaża ‘indar-raḥmāni ‘ahdā(n).
Ha enweghị ikike ịrịọ arịrịọ, (enyemaka) ma e wezụga ndị gbara ndụ na (Allah) Onye Kasị Ebere.
86
Q.S Az-Zukhruf (43:86)
وَلَا يَمْلِكُ الَّذِيْنَ يَدْعُوْنَ مِنْ دُوْنِهِ الشَّفَاعَةَ اِلَّا مَنْ شَهِدَ بِالْحَقِّ وَهُمْ يَعْلَمُوْنَ
wa lā yamlikul-lażīna yad‘ūna min dūnihisy-syafā‘ata illā man syahida bil-ḥaqqi wa hum ya‘lamūn(a).
Ndị na-akpọku ndị ọzọ na-abụghị Allah agaghị enweta arịrịọ (enyemaka n'oge ndụ mgbe a nwụsịrị); ma e wezụga ndị matara eziokwu (tawhid) ma kwere na ya.