25
Q.S At-Tawbah (9:25)
لَقَدْ نَصَرَكُمُ اللّٰهُ فِيْ مَوَاطِنَ كَثِيْرَةٍۙ وَّيَوْمَ حُنَيْنٍۙ اِذْ اَعْجَبَتْكُمْ كَثْرَتُكُمْ فَلَمْ تُغْنِ عَنْكُمْ شَيْـًٔا وَّضَاقَتْ عَلَيْكُمُ الْاَرْضُ بِمَا رَحُبَتْ ثُمَّ وَلَّيْتُمْ مُّدْبِرِيْنَۚ
laqad naṣarakumullāhu fī mawāṭina kaṡīrah(tin), wa yauma ḥunain(in), iż a‘jabatkum kaṡratukum falam tugni ‘ankum syai'aw wa ḍāqat ‘alaikumul-arḍu bimā raḥubat ṡumma wallaitum mudbirīn(a).
N'ezie, Allah enyerela unu (ndị kwere ekwe) aka n'ọtụtụ ebe agha, nakwa (cheta) Agha Hunayn, mgbe ọnụ ọgụgụ unu buru ibu mere ka unu dị mpako, mana (ọnụ ọgụgụ ha buru ibu) abaghị unu uru ma ọlị, ala sara mbara ahụ dịkwa ka ọ dị gị obere, ya mere unu laghachiri azụ wee gbapụ n'ala ọzọ.