وَابْتَلُوا الْيَتٰمٰى حَتّٰىٓ اِذَا بَلَغُوا النِّكَاحَۚ فَاِنْ اٰنَسْتُمْ مِّنْهُمْ رُشْدًا فَادْفَعُوْٓا اِلَيْهِمْ اَمْوَالَهُمْ ۚ وَلَا تَأْكُلُوْهَآ اِسْرَافًا وَّبِدَارًا اَنْ يَّكْبَرُوْا ۗ وَمَنْ كَانَ غَنِيًّا فَلْيَسْتَعْفِفْ ۚ وَمَنْ كَانَ فَقِيْرًا فَلْيَأْكُلْ بِالْمَعْرُوْفِ ۗ فَاِذَا دَفَعْتُمْ اِلَيْهِمْ اَمْوَالَهُمْ فَاَشْهِدُوْا عَلَيْهِمْ ۗ وَكَفٰى بِاللّٰهِ حَسِيْبًا
wabtalul-yatāmā ḥattā iżā balagun-nikāḥ(a), fa in ānastum minhum rusydan fadfa‘ū ilaihim amwālahum, wa lā ta'kulūhā isrāfaw wa bidāran ay yakbarū, wa man kāna ganiyyan falyasta‘fif, wa man kāna faqīran falya'kul bil-ma‘rūf(i), fa iżā dafa‘tum ilaihim amwālahum fa asyhidū ‘alaihim, wa kafā billāhi ḥasībā(n).
Ma nwalee ụmụ mgbei ruo mgbe ha ruru ogo ịlụ di ma ọ bụ nwunye. Mgbe ahụ, ọ bụrụ na n'uche gị ha nwere ọgụgụ isi (ịlekọta akụnụba), nye ha akụnụba ha. Unu erikwala (ihe onwunwe ụmụ mgbei) karịa oke kwesịrị ekwesị ma (anaghịkwa) enye ya ọsọ ọsọ (nye ya) tupu ha etoo. Onye ọ bụla (n'etiti ndị nlekọta) nwere ike, ya zere iri ihe onwunwe ụmụ mgbei na onye ọ bụla dara ogbenye, mgbe ahụ, ọ nwere ike iri ihe onwunwe ahụ n'ụzọ kwesịrị ekwesị. Mgbe ahụ, mgbe ị nyefere ha ihe onwunwe ahụ, ị ga-enye ndị akaebe. Allah zuru oke dị ka onye nlekọta.
وَلَا تَقْرَبُوْا مَالَ الْيَتِيْمِ اِلَّا بِالَّتِيْ هِيَ اَحْسَنُ حَتّٰى يَبْلُغَ اَشُدَّهٗ ۚوَاَوْفُوا الْكَيْلَ وَالْمِيْزَانَ بِالْقِسْطِۚ لَا نُكَلِّفُ نَفْسًا اِلَّا وُسْعَهَاۚ وَاِذَا قُلْتُمْ فَاعْدِلُوْا وَلَوْ كَانَ ذَا قُرْبٰىۚ وَبِعَهْدِ اللّٰهِ اَوْفُوْاۗ ذٰلِكُمْ وَصّٰىكُمْ بِهٖ لَعَلَّكُمْ تَذَكَّرُوْنَۙ
wa lā taqrabū mālal-yatīmi illā bil-latī hiya aḥsanu ḥattā yabluga asyuddah(ū), wa auful-kaila wal-mīzāna bil-qisṭ(i), lā nukallifu nafsan illā wus‘ahā, wa iżā qultum fa‘dilū wa lau kāna żā qurbā, wa bi‘ahdillāhi aufū, żālikum waṣṣākum bihī la‘allakum tażakkarūn(a).
Unu abịakwala ihe onwunwe nwa mgbei nso, ma ọ bụghị n'ụzọ ka mma, ruo mgbe o ruru ogo ntozu okè. Meekwa ka nha na ihe nha ahụ zuo oke. Anyị anaghị ebu ibu dịka ike ya si dị. Mgbe ị na-ekwu okwu, kwuo eziokwu, ọ bụrụgodị na ọ bụ onye ikwu gị ma mezuo nkwa Allah. Otú a ka O nyere gị iwu ka ị cheta.”