133
Q.S Al-Baqarah (2:133)
اَمْ كُنْتُمْ شُهَدَاۤءَ اِذْ حَضَرَ يَعْقُوْبَ الْمَوْتُۙ اِذْ قَالَ لِبَنِيْهِ مَا تَعْبُدُوْنَ مِنْۢ بَعْدِيْۗ قَالُوْا نَعْبُدُ اِلٰهَكَ وَاِلٰهَ اٰبَاۤىِٕكَ اِبْرٰهٖمَ وَاِسْمٰعِيْلَ وَاِسْحٰقَ اِلٰهًا وَّاحِدًاۚ وَنَحْنُ لَهٗ مُسْلِمُوْنَ
am kuntum syuhadā'a iż ḥaḍara ya‘qūbal-maut(u), iż qāla libanīhi mā ta‘budūna mim ba‘dī, qālū na‘budu ilāhaka wa ilāha ābā'ika ibrāhīma wa ismā‘īla wa isḥāqa ilāhaw wāḥidā(n), wa naḥnu lahū muslimūn(a).
Ùnu bụ ndị hụrụ mgbe ọnwụ rutere Jekọb, mgbe ọ gwara ụmụ ya nwoke, sị, "Gịnị ka unu ga-efe mgbe m nwụsịrị?" Ha zara, sị, "Anyị ga-efe Chineke gị na Chineke nke nna nna gị hà, ya bụ, Abraham, Ismail na Aịzik, (ya bụ, Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile), anyị (naanị) ga-edo onwe anyị n'okpuru Ya."