33
Q.S An-Nisa (4:33)
وَلِكُلٍّ جَعَلْنَا مَوَالِيَ مِمَّا تَرَكَ الْوَالِدٰنِ وَالْاَقْرَبُوْنَ ۗ وَالَّذِيْنَ عَقَدَتْ اَيْمَانُكُمْ فَاٰتُوْهُمْ نَصِيْبَهُمْ ۗ اِنَّ اللّٰهَ كَانَ عَلٰى كُلِّ شَيْءٍ شَهِيْدًا ࣖ
wa likullin ja‘alnā mawāliya mimmā tarakal-wālidāni wal-aqrabūn(a), wal-lażīna ‘aqadat aimānukum fa ātūhum naṣībahum, innallāha kāna ‘alā kulli syai'in syahīdā(n).
Anyị ahọpụtala onye ọ bụla (nwoke na nwanyị) ihe ndị nna ya na ndị ikwu ya hapụrụ. Ndị ị ṅụrụ iyi ikwesị ntụkwasị obi nye ha òkè ha. N'ezie, Allah bụ onye akaebe n'ihe niile.