۞ يٰٓاَيُّهَا الَّذِيْنَ اٰمَنُوْا كُوْنُوْا قَوَّامِيْنَ بِالْقِسْطِ شُهَدَاۤءَ لِلّٰهِ وَلَوْ عَلٰٓى اَنْفُسِكُمْ اَوِ الْوَالِدَيْنِ وَالْاَقْرَبِيْنَ ۚ اِنْ يَّكُنْ غَنِيًّا اَوْ فَقِيْرًا فَاللّٰهُ اَوْلٰى بِهِمَاۗ فَلَا تَتَّبِعُوا الْهَوٰٓى اَنْ تَعْدِلُوْا ۚ وَاِنْ تَلْوٗٓا اَوْ تُعْرِضُوْا فَاِنَّ اللّٰهَ كَانَ بِمَا تَعْمَلُوْنَ خَبِيْرًا
yā ayyuhal-lażīna āmanū kūnū qawwāmīna bil-qisṭi syuhadā'a lillāhi wa lau ‘alā anfusikum awil-wālidaini wal-aqrabīn(a), iy yakun ganiyyan au faqīran fallāhu aulā bihimā, falā tattabi‘ul-hawā an ta‘dilū, wa in talwū au tu‘riḍū fa innallāha kāna bimā ta‘malūna khabīrā(n).
Unu ndị kwere ekwe! Bụrụnụ ndị na-akwado ikpe ziri ezi, ndị akaebe maka Allah, ọ bụrụgodị na ọ bụ megide onwe unu ma ọ bụ ndị mụrụ unu na ndị ikwu unu. Ma ọ bụ onye a na-ebo ebubo ma ọ bụ onye ọgaranya ma ọ bụ ogbenye, Allah maara ihe kacha mma maka ọdịmma ya. Ya mere, agbasola ọchịchọ nke unu, na-achọ ịpụ n'eziokwu. Ọ bụrụkwa na unu agbagọọ (àmà) ma ọ bụ jụ inye ya, mara na Allah maara ihe niile unu na-eme.
يٰٓاَيُّهَا الَّذِيْنَ اٰمَنُوْٓا اِنْ جَاۤءَكُمْ فَاسِقٌۢ بِنَبَاٍ فَتَبَيَّنُوْٓا اَنْ تُصِيْبُوْا قَوْمًاۢ بِجَهَالَةٍ فَتُصْبِحُوْا عَلٰى مَا فَعَلْتُمْ نٰدِمِيْنَ
yā ayyuhal-lażīna āmanū in jā'akum fāsiqum binaba'in fa tabayyanū an tuṣībū qaumam bijahālatin fa tuṣbiḥū ‘alā mā fa‘altum nādimīn(a).
Unu ndị kwere ekwe! Ọ bụrụ na onye ajọ omume abịara unu akụkọ ọ bụla, chọpụta eziokwu ya, ka unu ghara imerụ ndị mmadụ ahụ n'amaghị ama, wee chegharịa maka ihe unu mere.