69
Q.S Al-Ahzab (33:69)
يٰٓاَيُّهَا الَّذِيْنَ اٰمَنُوْا لَا تَكُوْنُوْا كَالَّذِيْنَ اٰذَوْا مُوْسٰى فَبَرَّاَهُ اللّٰهُ مِمَّا قَالُوْا ۗوَكَانَ عِنْدَ اللّٰهِ وَجِيْهًا ۗ
yā ayyuhal-lażīna āmanū lā takūnū kal-lażīna āżau mūsā fa barra'ahullāhu mimmā qālū, wa kāna ‘indallāhi wajīhā(n).
Unu ndị kwere ekwe! Unu adịla ka ndị merụrụ Mozis ahụ, ya mere Chineke wepụrụ ebubo ha boro ya. Ọ bụkwa onye nwere ọnọdụ dị ùgwù n'anya Allah.