125
Q.S An-Nisa (4:125)
وَمَنْ اَحْسَنُ دِيْنًا مِّمَّنْ اَسْلَمَ وَجْهَهٗ لِلّٰهِ وَهُوَ مُحْسِنٌ وَّاتَّبَعَ مِلَّةَ اِبْرٰهِيْمَ حَنِيْفًا ۗوَاتَّخَذَ اللّٰهُ اِبْرٰهِيْمَ خَلِيْلًا
wa man aḥsanu dīnam mimman aslama wajhahū lillāhi wa huwa muḥsinuw wattaba‘a millata ibrāhīma ḥanīfā(n), wattakhażallāhu ibrāhīma khalīlā(n).
Ònyekwa nwere okpukpe ka mma karịa onye ji obi ya niile na-edo onwe ya n'okpuru Allah, ebe ọ na-eme ezi omume, ma na-agbaso okpukpe ziri ezi nke Abraham? Allah họpụtakwara Abraham ka ọ bụrụ onye a hụrụ n'anya.