127
Q.S Al-Baqarah (2:127)
وَاِذْ يَرْفَعُ اِبْرٰهٖمُ الْقَوَاعِدَ مِنَ الْبَيْتِ وَاِسْمٰعِيْلُۗ رَبَّنَا تَقَبَّلْ مِنَّا ۗ اِنَّكَ اَنْتَ السَّمِيْعُ الْعَلِيْمُ
wa iż yarfa‘u ibrāhīmul-qawā‘ida minal-baiti wa ismā‘īl(u), rabbanā taqabbal minnā, innaka antas-samī‘ul-‘alīm(u).
Chetakwa mgbe Abraham na Ismail welitere ntọala ụlọ nsọ ahụ, (mgbe ọ na-ekpe ekpere), "Onyenwe anyị, nara anyị (ebere). N'ezie, Ị bụ Onye Na-anụ Ihe Niile, Onye Maara Ihe Niile."