75
Q.S Al-Hijr (15:75)

اِنَّ فِيْ ذٰلِكَ لَاٰيٰتٍ لِّلْمُتَوَسِّمِيْنَۙ

inna fī żālika la'āyātil lil-mutawassimīn(a).

N'ezie, n'ime nke a bụ ihe ịrịba ama (ike nke Allah) maka ndị na-aṅa ntị na ihe ịrịba ama ndị ahụ,