71
Q.S Al-Hijr (15:71)
قَالَ هٰٓؤُلَاۤءِ بَنٰتِيْٓ اِنْ كُنْتُمْ فٰعِلِيْنَۗ
qāla hā'ulā'i banātī in kuntum fā‘ilīn(a).
O (Lut) kwuru sị, "Ndị a bụ ụmụ nwanyị nke obodo m (lụnụ ha), ọ bụrụ na unu chọrọ ime otú ahụ."