63
Q.S Al-Hijr (15:63)
قَالُوْا بَلْ جِئْنٰكَ بِمَا كَانُوْا فِيْهِ يَمْتَرُوْنَ
qālū bal ji'nāka bimā kānū fīhi yamtarūn(a).
(Ndị ozi ahụ) zara, sị, "N'eziokwu, anyị abịawo n'ebe ị nọ na-eweta ntaramahụhụ ahụ ha na-agọnarị mgbe niile."