99
Q.S Jona (10:99)
وَلَوْ شَاۤءَ رَبُّكَ لَاٰمَنَ مَنْ فِى الْاَرْضِ كُلُّهُمْ جَمِيْعًاۗ اَفَاَنْتَ تُكْرِهُ النَّاسَ حَتّٰى يَكُوْنُوْا مُؤْمِنِيْنَ
wa lau syā'a rabbuka la'āmana man fil-arḍi kulluhum jamī‘ā(n), afa anta tukrihun-nāsa ḥattā yakūnū mu'minīn(a).
Ọ bụrụ na Onyenwe gị chọrọ, mmadụ niile nọ n'ụwa gaara ekwere. Ma ị̀ (chọrọ) ịmanye ndị mmadụ ka ha bụrụ ndị kwere ekwe?