100
Q.S Jona (10:100)

وَمَا كَانَ لِنَفْسٍ اَنْ تُؤْمِنَ اِلَّا بِاِذْنِ اللّٰهِ ۗوَيَجْعَلُ الرِّجْسَ عَلَى الَّذِيْنَ لَا يَعْقِلُوْنَ

wa mā kāna linafsin an tu'mina illā bi'iżnillāh(i), wa yaj‘alur-rijsa ‘alal-lażīna lā ya‘qilūn(a).

Ọ dịghịkwa onye ga-ekwere ma ọ bụrụ na Chineke nyere ya ikike, Chineke na-atakwa ndị na-aghọtaghị ahụhụ.