102
Q.S Jona (10:102)

فَهَلْ يَنْتَظِرُوْنَ اِلَّا مِثْلَ اَيَّامِ الَّذِيْنَ خَلَوْا مِنْ قَبْلِهِمْۗ قُلْ فَانْتَظِرُوْٓا اِنِّيْ مَعَكُمْ مِّنَ الْمُنْتَظِرِيْنَ

fahal yantaẓirūna illā miṡla ayyāmil-lażīna khalau min qablihim, qul fantaẓirū innī ma‘akum minal-muntaẓirīn(a).

Ya mere, ha anaghị echere ihe ọ bụla ma e wezụga (ihe omume) yiri nke ndị nwụrụ n'ihu ha. Kwuo, sị, "Cherenụ ya; mụ onwe m sokwa n'ime ndị na-echere unu."